Jeremaya 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee ruo n’afọ ahụ, ná mmalite ọchịchị Zedekaya+ bụ́ eze Juda, n’afọ nke anọ, n’ọnwa nke ise, na Hananaya+ nwa Azọ, bụ́ onye amụma si Gibiọn,+ gwara m n’ụlọ Jehova n’ihu ndị nchụàjà nakwa n’ihu mmadụ niile, sị:
28 O wee ruo n’afọ ahụ, ná mmalite ọchịchị Zedekaya+ bụ́ eze Juda, n’afọ nke anọ, n’ọnwa nke ise, na Hananaya+ nwa Azọ, bụ́ onye amụma si Gibiọn,+ gwara m n’ụlọ Jehova n’ihu ndị nchụàjà nakwa n’ihu mmadụ niile, sị: