Joshụa 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ dịghị obodo mere ka udo dịrị n’etiti ha na ụmụ Izrel ma e wezụga ndị Haịvaịt+ bi na Gibiọn.+ Ha lụtara obodo ndị nke ọzọ niile n’agha.+ 2 Samuel 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eze wee kpọọ ndị Gibiọn+ gwa ha okwu. (Ndị Gibiọn abụghị ụmụ Izrel, kama ha bụ ndị fọdụrụ ná ndị Amọraịt;+ ụmụ Izrel ṅụụrụ ha iyi,+ ma Sọl chọrọ igbuchapụ+ ha n’ihi ekworo+ ọ na-ekworo ụmụ Izrel na Juda.)
19 Ọ dịghị obodo mere ka udo dịrị n’etiti ha na ụmụ Izrel ma e wezụga ndị Haịvaịt+ bi na Gibiọn.+ Ha lụtara obodo ndị nke ọzọ niile n’agha.+
2 Eze wee kpọọ ndị Gibiọn+ gwa ha okwu. (Ndị Gibiọn abụghị ụmụ Izrel, kama ha bụ ndị fọdụrụ ná ndị Amọraịt;+ ụmụ Izrel ṅụụrụ ha iyi,+ ma Sọl chọrọ igbuchapụ+ ha n’ihi ekworo+ ọ na-ekworo ụmụ Izrel na Juda.)