Joshụa 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị bi na Gibiọn+ wee nụ ihe Jọshụa mere Jeriko+ na E-aị.+ Joshụa 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ụmụ Izrel wee kwalie rute n’obodo ha n’ụbọchị nke atọ, obodo ha bụ Gibiọn+ na Kefaịra+ na Bierọt+ na Kiriat-jierim.+ Joshụa 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ụbọchị ahụ, Jọshụa mere+ ha ndị na-akpatara nzukọ ahụ nkụ na ndị na-esetara ha mmiri.+ O mekwara ha ndị na-akpata nkụ na ndị na-eseta mmiri maka ebe ịchụàjà Jehova, ruo taa, n’ebe ọ bụla ọ họọrọ.+
17 Ụmụ Izrel wee kwalie rute n’obodo ha n’ụbọchị nke atọ, obodo ha bụ Gibiọn+ na Kefaịra+ na Bierọt+ na Kiriat-jierim.+
27 N’ụbọchị ahụ, Jọshụa mere+ ha ndị na-akpatara nzukọ ahụ nkụ na ndị na-esetara ha mmiri.+ O mekwara ha ndị na-akpata nkụ na ndị na-eseta mmiri maka ebe ịchụàjà Jehova, ruo taa, n’ebe ọ bụla ọ họọrọ.+