Joshụa 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 egwu tụrụ ya nke ukwuu,+ n’ihi na Gibiọn bụ nnukwu obodo, dị ka otu n’ime obodo ndị eze, nakwa n’ihi na ọ ka E-aị ukwuu,+ ndị ikom ya niile bụkwa ndị dike. Joshụa 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ dịghị obodo mere ka udo dịrị n’etiti ha na ụmụ Izrel ma e wezụga ndị Haịvaịt+ bi na Gibiọn.+ Ha lụtara obodo ndị nke ọzọ niile n’agha.+
2 egwu tụrụ ya nke ukwuu,+ n’ihi na Gibiọn bụ nnukwu obodo, dị ka otu n’ime obodo ndị eze, nakwa n’ihi na ọ ka E-aị ukwuu,+ ndị ikom ya niile bụkwa ndị dike.
19 Ọ dịghị obodo mere ka udo dịrị n’etiti ha na ụmụ Izrel ma e wezụga ndị Haịvaịt+ bi na Gibiọn.+ Ha lụtara obodo ndị nke ọzọ niile n’agha.+