Joshụa 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị Izrel wee tie mkpu mgbe ha fụrụ opi.+ O wee ruo na ozugbo ha nụrụ ụda opi, ndị mmadụ malitekwa iti oké mkpu agha, mgbidi ahụ daruru ala.+ Ha wee banye n’obodo ahụ, onye ọ bụla n’ebe o chere ihu, wee weghara obodo ahụ.
20 Ndị Izrel wee tie mkpu mgbe ha fụrụ opi.+ O wee ruo na ozugbo ha nụrụ ụda opi, ndị mmadụ malitekwa iti oké mkpu agha, mgbidi ahụ daruru ala.+ Ha wee banye n’obodo ahụ, onye ọ bụla n’ebe o chere ihu, wee weghara obodo ahụ.