Joshụa 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị nchụàjà asaa ga-eji opi asaa e ji mpi ebule mee, na-aga n’ihu Igbe ahụ. N’ụbọchị nke asaa, unu ga-aga obodo ahụ gburugburu ugboro asaa, ndị nchụàjà ahụ ga na-afụkwa opi ndị ahụ.+ Joshụa 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee ruo na nke ugboro asaa ya, ndị nchụàjà ahụ fụrụ opi, Jọshụa wee sị ndị agha ahụ: “Tienụ mkpu;+ n’ihi na Jehova enyefewo unu obodo a.+
4 Ndị nchụàjà asaa ga-eji opi asaa e ji mpi ebule mee, na-aga n’ihu Igbe ahụ. N’ụbọchị nke asaa, unu ga-aga obodo ahụ gburugburu ugboro asaa, ndị nchụàjà ahụ ga na-afụkwa opi ndị ahụ.+
16 O wee ruo na nke ugboro asaa ya, ndị nchụàjà ahụ fụrụ opi, Jọshụa wee sị ndị agha ahụ: “Tienụ mkpu;+ n’ihi na Jehova enyefewo unu obodo a.+