Ndị Ikpe 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee ruo na mgbe o rutere ebe ahụ, ọ malitere ịfụ opi+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu;+ ụmụ Izrel wee si n’ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu soro ya gbadaa, ya abụrụ onye ndú ha. Ndị Ikpe 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Narị ndị agha atọ ahụ+ wee na-afụ opi ha,+ Jehova wee mee ka mma agha onye agha nke ọ bụla na-egbu onye agha ibe ya;+ ndị agha ahụ niile wee gbagide ọsọ ruo Bet-shita, ruo Zerira, ruokwa mpụga Ebel-mehola,+ n’akụkụ Tabat. 2 Samuel 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Joab wee fụọ opi,+ ndị ya niile wee kwụsị, ha agaghịkwa n’ihu ịchụ Izrel, ha alụghịkwa ọgụ ahụ ọzọ. Zefanaya 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ụbọchị ụda opi na nke iti mkpu agha,+ megide obodo ndị e wusiri ike, megidekwa ụlọ nche ndị dị na nkuku mgbidi.+
27 O wee ruo na mgbe o rutere ebe ahụ, ọ malitere ịfụ opi+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu;+ ụmụ Izrel wee si n’ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu soro ya gbadaa, ya abụrụ onye ndú ha.
22 Narị ndị agha atọ ahụ+ wee na-afụ opi ha,+ Jehova wee mee ka mma agha onye agha nke ọ bụla na-egbu onye agha ibe ya;+ ndị agha ahụ niile wee gbagide ọsọ ruo Bet-shita, ruo Zerira, ruokwa mpụga Ebel-mehola,+ n’akụkụ Tabat.
28 Joab wee fụọ opi,+ ndị ya niile wee kwụsị, ha agaghịkwa n’ihu ịchụ Izrel, ha alụghịkwa ọgụ ahụ ọzọ.
16 ụbọchị ụda opi na nke iti mkpu agha,+ megide obodo ndị e wusiri ike, megidekwa ụlọ nche ndị dị na nkuku mgbidi.+