1 Ndị Eze 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Beana nwa Ahaịlọd, onye na-elekọta obodo Teanak+ na Megido+ na Bet-shian+ dum, nke dị n’akụkụ Zaretan+ na ndịda ndịda Jezril,+ malite na Bet-shian ruo Ebel-mehola,+ ruokwa n’ógbè Jọkmiam;+ 1 Ndị Eze 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+
12 Beana nwa Ahaịlọd, onye na-elekọta obodo Teanak+ na Megido+ na Bet-shian+ dum, nke dị n’akụkụ Zaretan+ na ndịda ndịda Jezril,+ malite na Bet-shian ruo Ebel-mehola,+ ruokwa n’ógbè Jọkmiam;+
16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+