5 Ọ ga-erukwa na mgbe ha fụrụ opi asaa ahụ e ji mpi ebule mee, mgbe unu nụrụ ụda opi ahụ, ndị agha niile ga-eji oké olu tie mkpu agha;+ mgbidi obodo ahụ ga-adaru ala,+ ndị agha ahụ ga-agbagokwa, onye ọ bụla ga-aga n’ebe o chere ihu.”
3 Jọnatan wee gbuo ndị agha Filistia+ na-eche nche+ na Giba,+ ndị Filistia wee nụ ya. Ma Sọl mere ka a fụọ opi+ n’ala ahụ dum, sị: “Ndị Hibru, nụrụnụ!”