2 Nza wee daara ụmụ Manase ndị fọdụrụnụ, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ya bụ, ụmụ Abi-iza+ na ụmụ Hilek+ na ụmụ Asriel na ụmụ Shikem+ na ụmụ Hifa na ụmụ Shemaịda.+ Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Manase nwa Josef, bụ́ ndị ikom n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
2 N’ikpeazụ, ọ sịrị ha: “Ihe a m mere ọ̀ haruru ka ihe unu mere?+ Ọ̀ bụ na mkpụrụ Ifrem ghọfọrọ aghọfọ+ adịghị mma karịa mkpụrụ vaịn Abi-iza+ ghọtara n’ubi?