Ndị Ikpe 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee ruo na mgbe o rutere ebe ahụ, ọ malitere ịfụ opi+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu;+ ụmụ Izrel wee si n’ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu soro ya gbadaa, ya abụrụ onye ndú ha. Zefanaya 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ụbọchị ụda opi na nke iti mkpu agha,+ megide obodo ndị e wusiri ike, megidekwa ụlọ nche ndị dị na nkuku mgbidi.+
27 O wee ruo na mgbe o rutere ebe ahụ, ọ malitere ịfụ opi+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu;+ ụmụ Izrel wee si n’ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu soro ya gbadaa, ya abụrụ onye ndú ha.
16 ụbọchị ụda opi na nke iti mkpu agha,+ megide obodo ndị e wusiri ike, megidekwa ụlọ nche ndị dị na nkuku mgbidi.+