Jeremaya 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Nọrọnụ n’akụkụ niile tie mkpu agha megide ya.+ Ọ chịliwo aka elu.+ Ogidi ya niile adawo. A kwatuwo mgbidi ya niile.+ N’ihi na ọ bụ ịbọ ọbọ Jehova.+ Bọọnụ ọbọ n’ahụ́ ya. Meenụ ya ihe o mere ndị ọzọ.+ Hosia 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Fụọnụ opi+ na Gibia,+ fụọkwanụ opi na Rema! Tienụ mkpu agha na Bet-even+—n’azụ gị, Benjamin!+
15 Nọrọnụ n’akụkụ niile tie mkpu agha megide ya.+ Ọ chịliwo aka elu.+ Ogidi ya niile adawo. A kwatuwo mgbidi ya niile.+ N’ihi na ọ bụ ịbọ ọbọ Jehova.+ Bọọnụ ọbọ n’ahụ́ ya. Meenụ ya ihe o mere ndị ọzọ.+