Jeremaya 51:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova nke ụsụụ ndị agha ejiriwo mkpụrụ obi ya ṅụọ iyi,+ sị, ‘M ga-eme ka ndị mmadụ jupụta n’ime gị, dị ka igurube,+ ha ga-abụ abụ n’oké olu n’ihi gị.’+ Jeremaya 51:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Lee, m na-emegide gị,+ gị ugwu na-ebibi ihe,+ nke bibiri ụwa dum,”+ ka Jehova kwuru; “m ga-esetị aka m megide gị, m ga-esi n’elu nkume dị elu kwapụ gị ma mee ka ị bụrụ ugwu a gbara ọkụ.”+
14 Jehova nke ụsụụ ndị agha ejiriwo mkpụrụ obi ya ṅụọ iyi,+ sị, ‘M ga-eme ka ndị mmadụ jupụta n’ime gị, dị ka igurube,+ ha ga-abụ abụ n’oké olu n’ihi gị.’+
25 “Lee, m na-emegide gị,+ gị ugwu na-ebibi ihe,+ nke bibiri ụwa dum,”+ ka Jehova kwuru; “m ga-esetị aka m megide gị, m ga-esi n’elu nkume dị elu kwapụ gị ma mee ka ị bụrụ ugwu a gbara ọkụ.”+