Zekaraya 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ònye ka ị bụ, gị oké ugwu?+ Ị ga-aghọ ala dị larịị n’ihu Zerọbabel.+ Ọ ga-ewetakwa nkume bụ́ isi.+ A ga-eti mkpu+ n’ihi ya, sị: “Lee ka o si maa mma! Lee ka o si maa mma!”’”+
7 Ònye ka ị bụ, gị oké ugwu?+ Ị ga-aghọ ala dị larịị n’ihu Zerọbabel.+ Ọ ga-ewetakwa nkume bụ́ isi.+ A ga-eti mkpu+ n’ihi ya, sị: “Lee ka o si maa mma! Lee ka o si maa mma!”’”+