Jeremaya 50:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Lee! M na-emegide gị,+ gị Mpako,”+ ka Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, “n’ihi na ụbọchị gị ga-abịa, bụ́ oge m ga-elebara gị anya.
31 “Lee! M na-emegide gị,+ gị Mpako,”+ ka Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, “n’ihi na ụbọchị gị ga-abịa, bụ́ oge m ga-elebara gị anya.