Jeremaya 51:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Lee, m na-emegide gị,+ gị ugwu na-ebibi ihe,+ nke bibiri ụwa dum,”+ ka Jehova kwuru; “m ga-esetị aka m megide gị, m ga-esi n’elu nkume dị elu kwapụ gị ma mee ka ị bụrụ ugwu a gbara ọkụ.”+
25 “Lee, m na-emegide gị,+ gị ugwu na-ebibi ihe,+ nke bibiri ụwa dum,”+ ka Jehova kwuru; “m ga-esetị aka m megide gị, m ga-esi n’elu nkume dị elu kwapụ gị ma mee ka ị bụrụ ugwu a gbara ọkụ.”+