Ilu 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mpako ọ̀ bịawo? Mgbe ahụ, mmechuihu ga-abịa;+ ma ndị dị obi umeala nwere amamihe.+ Aịzaya 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ị sịwo n’ime obi gị, ‘M ga-agbago n’eluigwe.+ M ga-ebuli ocheeze m+ ka ọ dị elu karịa kpakpando+ Chineke. M ga-anọdụ ala n’ugwu nzukọ,+ n’ime ime ebe ugwu.+ Daniel 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Eze wee sị:+ “Nke a ọ́ bụghị Babịlọn Ukwu ahụ, nke mụ onwe m ji nnukwu ike m wuo+ ka ọ bụrụ ebe obibi eze nakwa iji mee ka ebube m dị ukwuu?”+
13 Ma ị sịwo n’ime obi gị, ‘M ga-agbago n’eluigwe.+ M ga-ebuli ocheeze m+ ka ọ dị elu karịa kpakpando+ Chineke. M ga-anọdụ ala n’ugwu nzukọ,+ n’ime ime ebe ugwu.+
30 Eze wee sị:+ “Nke a ọ́ bụghị Babịlọn Ukwu ahụ, nke mụ onwe m ji nnukwu ike m wuo+ ka ọ bụrụ ebe obibi eze nakwa iji mee ka ebube m dị ukwuu?”+