Aịzaya 47:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 I wee na-asị: “M ga-abụ Oké Nwaanyị+ ruo mgbe ebighị ebi, ruo mgbe niile ebighị ebi.” I tinyeghị ihe ndị a n’obi gị; i chetaghị ihe ga-abụ ikpeazụ ha.+ Daniel 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Eze wee sị:+ “Nke a ọ́ bụghị Babịlọn Ukwu ahụ, nke mụ onwe m ji nnukwu ike m wuo+ ka ọ bụrụ ebe obibi eze nakwa iji mee ka ebube m dị ukwuu?”+
7 I wee na-asị: “M ga-abụ Oké Nwaanyị+ ruo mgbe ebighị ebi, ruo mgbe niile ebighị ebi.” I tinyeghị ihe ndị a n’obi gị; i chetaghị ihe ga-abụ ikpeazụ ha.+
30 Eze wee sị:+ “Nke a ọ́ bụghị Babịlọn Ukwu ahụ, nke mụ onwe m ji nnukwu ike m wuo+ ka ọ bụrụ ebe obibi eze nakwa iji mee ka ebube m dị ukwuu?”+