Ndị Ikpe 6:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Jehova wee wụkwasị Gidiọn mmụọ ya,+ ya afụọ opi.+ Ndị Abi-iza+ wee zukọta n’ebe ọ nọ ka ha nyere ya aka.
34 Jehova wee wụkwasị Gidiọn mmụọ ya,+ ya afụọ opi.+ Ndị Abi-iza+ wee zukọta n’ebe ọ nọ ka ha nyere ya aka.