Joshụa 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ ga-erukwa na mgbe ha fụrụ opi asaa ahụ e ji mpi ebule mee, mgbe unu nụrụ ụda opi ahụ, ndị agha niile ga-eji oké olu tie mkpu agha;+ mgbidi obodo ahụ ga-adaru ala,+ ndị agha ahụ ga-agbagokwa, onye ọ bụla ga-aga n’ebe o chere ihu.” Ndị Hibru 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ okwukwe ka e ji mee ka mgbidi Jeriko daa mgbe a gbasịrị ya gburugburu ruo ụbọchị asaa.+
5 Ọ ga-erukwa na mgbe ha fụrụ opi asaa ahụ e ji mpi ebule mee, mgbe unu nụrụ ụda opi ahụ, ndị agha niile ga-eji oké olu tie mkpu agha;+ mgbidi obodo ahụ ga-adaru ala,+ ndị agha ahụ ga-agbagokwa, onye ọ bụla ga-aga n’ebe o chere ihu.”