2 Ndị Eze 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze Babịlọn+ mekwara Matanaya bụ́ nwanne nna ya+ eze n’ọnọdụ ya. O wee gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Zedekaya.+ 2 Ihe E Mere 36:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo ná mmalite+ afọ na Eze Nebukadneza zipụrụ+ ndị ikom ya ka ha kpụta ya Babịlọn+ ma bute arịa ndị mara mma dị n’ụlọ Jehova.+ O mekwara Zedekaya+ nwanne nna ya eze Juda nakwa Jeruselem.+
17 Eze Babịlọn+ mekwara Matanaya bụ́ nwanne nna ya+ eze n’ọnọdụ ya. O wee gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Zedekaya.+
10 O wee ruo ná mmalite+ afọ na Eze Nebukadneza zipụrụ+ ndị ikom ya ka ha kpụta ya Babịlọn+ ma bute arịa ndị mara mma dị n’ụlọ Jehova.+ O mekwara Zedekaya+ nwanne nna ya eze Juda nakwa Jeruselem.+