Jeremaya 28:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’otu afọ ahụkwa, ná mmalite ọchịchị Zedekaya+ bụ́ eze Juda, n’ọnwa nke ise, n’afọ nke anọ n’ọchịchị ya, Hananaya onye amụma, bụ́ nwa Azọ, onye Gibiọn,+ gwara m n’ụlọ Jehova n’ihu ndị nchụàjà nakwa n’ihu mmadụ niile, sị:
28 N’otu afọ ahụkwa, ná mmalite ọchịchị Zedekaya+ bụ́ eze Juda, n’ọnwa nke ise, n’afọ nke anọ n’ọchịchị ya, Hananaya onye amụma, bụ́ nwa Azọ, onye Gibiọn,+ gwara m n’ụlọ Jehova n’ihu ndị nchụàjà nakwa n’ihu mmadụ niile, sị: