Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 23:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 “Lee, m na-emegide ndị amụma na-arọ nrọ ụgha,” ka Jehova kwuru, “ndị na-akọ nrọ ha wee na-eme ka ndị m na-awagharị n’ihi okwu ụgha ha+ nakwa n’ihi ịnya isi ha.”+

      “Ma ọ bụghị m dunyere ha, ọ bụghịkwa m nyere ha iwu. Ya mere, ha agaghị abara ndị a uru ọ bụla,”+ ka Jehova kwuru.

  • Jeremaya 27:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 “‘“‘Ma unu egela ndị amụma unu+ na ndị na-agbara unu afa na ndị ọrọ nrọ unu+ na ndị na-emere unu anwansi na ndị dibịa afa unu,+ ntị, bụ́ ndị na-asị unu: “Unu agaghị ejere eze Babịlọn ozi.”+

  • Maịka 3:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru megide ndị amụma na-eme ka ndị m kpafuo,+ ndị ọ na-abụ ha were ezé ha taa ihe,+ ha etie, ‘Udo!’+ ma ọ bụrụ na mmadụ etinyeghị ha ihe n’ọnụ, ha ebuso onye ahụ agha,*+

  • Zefanaya 3:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ndị amụma ya bụ ndị na-akparị mmadụ, ha bụ ndị aghụghọ.+ Ndị nchụàjà ya merụrụ ihe dị nsọ; ha mebiri iwu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya