10 Ndị nche ya kpuru ìsì.+ Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ha maara ihe na-emenụ.+ Ha niile bụ nkịta dara ogbi; ha apụghị ịgbọ ụja,+ ha na-ekusi ume ike, ha makpu ala, ịrahụ ụra na-atọgbu ha atọgbu.+
10 n’ihi na, n’ezie, ha eduhiewo ndị m, na-asị, “Udo dị!” mgbe udo na-adịghị,+ e nwekwara onye na-ewu ahụ́ ụlọ, ma n’efu+ ka ndị na-ete ya nzụ na-ete ya.’+