Jeremaya 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ ndị m nke gbajiri agbaji, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, ‘Udo dị! Udo dị!’ mgbe udo na-adịghị.+ Ezikiel 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 bụ́ ndị amụma Izrel, ndị na-eburu Jeruselem amụma nakwa ndị na-ahụrụ ya ọhụụ udo,+ mgbe udo na-adịghị,”’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+
14 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ ndị m nke gbajiri agbaji, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, ‘Udo dị! Udo dị!’ mgbe udo na-adịghị.+
16 bụ́ ndị amụma Izrel, ndị na-eburu Jeruselem amụma nakwa ndị na-ahụrụ ya ọhụụ udo,+ mgbe udo na-adịghị,”’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+