Jeremaya 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ ndị m nke gbajiri agbaji, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, ‘Udo dị! Udo dị!’ mgbe udo na-adịghị.+ Jeremaya 28:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma onye amụma nke buru amụma banyere udo,+ a ga-amara na ọ bụ onye amụma Jehova zitere n’ezie mgbe ihe o kwuru mezuru.”+
14 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ ndị m nke gbajiri agbaji, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, ‘Udo dị! Udo dị!’ mgbe udo na-adịghị.+
9 Ma onye amụma nke buru amụma banyere udo,+ a ga-amara na ọ bụ onye amụma Jehova zitere n’ezie mgbe ihe o kwuru mezuru.”+