Jeremaya 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ ndị m nke gbajiri agbaji, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, ‘Udo dị! Udo dị!’ mgbe udo na-adịghị.+ Jeremaya 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Lee, ndị amụma na-asị ha, ‘Unu agaghị ahụ mma agha ọ bụla, ụnwụ agaghịkwa ada n’ala unu, kama, m ga-eme ka unu nwee ezi udo n’ebe a.’”+ Ezikiel 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ihi na, n’ezie, ha eduhiewo ndị m, na-asị, “Udo dị!” mgbe udo na-adịghị,+ e nwekwara onye na-ewu ahụ́ ụlọ, ma n’efu+ ka ndị na-ete ya nzụ na-ete ya.’+
14 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ ndị m nke gbajiri agbaji, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, ‘Udo dị! Udo dị!’ mgbe udo na-adịghị.+
13 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Lee, ndị amụma na-asị ha, ‘Unu agaghị ahụ mma agha ọ bụla, ụnwụ agaghịkwa ada n’ala unu, kama, m ga-eme ka unu nwee ezi udo n’ebe a.’”+
10 n’ihi na, n’ezie, ha eduhiewo ndị m, na-asị, “Udo dị!” mgbe udo na-adịghị,+ e nwekwara onye na-ewu ahụ́ ụlọ, ma n’efu+ ka ndị na-ete ya nzụ na-ete ya.’+