Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 9:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ọ bụ ndị na-edu ndị a na-eme ka ha kpafuo;+ ndị a na-edukwa edu n’ime ha bụ ndị a na-emegharị anya.+

  • Malakaị 2:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 “Ma unu onwe unu, unu ahapụwo ụzọ ahụ.+ Unu emewo ka ọtụtụ ndị sụọ ngọngọ n’ịgbaso iwu ahụ.+ Unu emebiwo ọgbụgba ndụ Livaị,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.

  • Matiu 23:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 “Ahụhụ ga-adịrị unu, ndị ndú kpuru ìsì,+ ndị na-asị, ‘Ọ bụrụ na onye ọ bụla ejiri ụlọ nsọ ṅụọ iyi, ọ dịghị ihe ọ bụ; ma ọ bụrụ na onye ọ bụla ejiri ọlaedo dị n’ụlọ nsọ ṅụọ iyi, iwu ji ya.’+

  • Luk 6:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 O wee nye ha otu ihe atụ, sị: “Onye ìsì apụghị idu onye ìsì, ka ọ̀ pụrụ? Ha abụọ ga-adaba n’ime olulu, ka ọ̀ bụ na ha agaghị adaba?+

  • Jọn 9:40
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 40 Ndị so ná ndị Farisii ya na ha nọ nụrụ ihe ndị a, ha wee sị ya: “Anyị onwe anyị kwa, ànyị kpuru ìsì?”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya