Abụ Ọma 55:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi ihe onye iro na-ekwu, n’ihi nsogbu onye ajọ omume na-enye.+N’ihi na ha na-eme ka ihe ọjọọ bịakwasị m,+Ha jikwa iwe na-ebuso m iro.+ Abụ Ọma 120:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Achọrọ m udo;+ ma mgbe ọ bụla m kwuru okwu,Ha na-ejikere ịlụ agha.+ Abụ Ọma 140:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị kpara nkata ihe ọjọọ n’obi ha,+Bụ́ ndị na-awakpo m ogologo ụbọchị dum dị ka à ga-asị na anyị na-alụ agha.+
3 N’ihi ihe onye iro na-ekwu, n’ihi nsogbu onye ajọ omume na-enye.+N’ihi na ha na-eme ka ihe ọjọọ bịakwasị m,+Ha jikwa iwe na-ebuso m iro.+
2 Ndị kpara nkata ihe ọjọọ n’obi ha,+Bụ́ ndị na-awakpo m ogologo ụbọchị dum dị ka à ga-asị na anyị na-alụ agha.+