Jeremaya 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị amụma na-ebu amụma ụgha;+ ndị nchụàjà na-eji ike ha emegbu ndị mmadụ.+ Ma ọ dị ndị m mma otú ahụ;+ gịnị ka unu ga-eme n’ikpeazụ?”+ Jeremaya 23:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ahụwokwa m omume na-ezighị ezi ndị amụma nọ na Sameria na-eme.+ Ha ebuwo amụma n’aha Bel,+ ha na-emekwa ka ndị m bụ́ Izrel na-awagharị.+
31 Ndị amụma na-ebu amụma ụgha;+ ndị nchụàjà na-eji ike ha emegbu ndị mmadụ.+ Ma ọ dị ndị m mma otú ahụ;+ gịnị ka unu ga-eme n’ikpeazụ?”+
13 “Ahụwokwa m omume na-ezighị ezi ndị amụma nọ na Sameria na-eme.+ Ha ebuwo amụma n’aha Bel,+ ha na-emekwa ka ndị m bụ́ Izrel na-awagharị.+