Ezikiel 22:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ndị amụma ndị nọ na ya na-agba izu ihe ọjọọ ha ga-eme.+ Ha dị ka ọdụm na-agbọ ụja, nke na-adọgbu anụ.+ Ha na-egbu ndị mmadụ.* Ha nọ na-akpakọba akụ̀ na ihe ndị bara ezigbo uru. Ha emeela ka ọtụtụ ụmụ nwaanyị gbara aka di.
25 Ndị amụma ndị nọ na ya na-agba izu ihe ọjọọ ha ga-eme.+ Ha dị ka ọdụm na-agbọ ụja, nke na-adọgbu anụ.+ Ha na-egbu ndị mmadụ.* Ha nọ na-akpakọba akụ̀ na ihe ndị bara ezigbo uru. Ha emeela ka ọtụtụ ụmụ nwaanyị gbara aka di.