Mak 12:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ọ bụ ha na-eripịa ụlọ+ ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ, na-ekpekwa ogologo ekpere iji megharịa ndị mmadụ anya; a ga-ama ha ikpe ka ukwuu.”+ Luk 20:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 ndị na-eripịakwa ụlọ ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ,+ na-ekpekwa ogologo ekpere iji megharịa ndị mmadụ anya. A ga-ama ha ikpe ka ukwuu.”+
40 Ọ bụ ha na-eripịa ụlọ+ ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ, na-ekpekwa ogologo ekpere iji megharịa ndị mmadụ anya; a ga-ama ha ikpe ka ukwuu.”+
47 ndị na-eripịakwa ụlọ ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ,+ na-ekpekwa ogologo ekpere iji megharịa ndị mmadụ anya. A ga-ama ha ikpe ka ukwuu.”+