2 iji kwapụ ndị ogbenye n’okwu ikpe, napụkwa ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’etiti ndị m+ ikpe ziri ezi, ka ndị inyom di ha nwụrụ wee ghọọrọ ha ihe nkwata, ka ha wee bukọrọ ihe ụmụ na-enweghị nna!+
6 N’ihi na ụfọdụ ndị n’ime ha na-eji aghụghọ egbeba n’ezinụlọ dị iche iche+ ma na-adọrọ ndị inyom na-adịghị ike n’agha, bụ́ ndị mmehie na-anyịgbu, ndị ọchịchọ dị iche iche na-edu,+