Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 18:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 “‘Gị na nwoke edinala+ otú gị na nwaanyị+ si edina. Ọ bụ ihe arụ.

  • Ndị Rom 1:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 otú ahụkwa ka ọbụna ụmụ nwoke hapụrụ mmekọahụ nwoke na nwaanyị,+ ahụ́ wee na-ere ha ọkụ ka ha na ibe ha na-enwe mmekọahụ, ụmụ nwoke na ụmụ nwoke,+ na-eme ihe rụrụ arụ,+ na-enwetakwa n’ime onwe ha ụgwọ ọrụ zuru ezu,+ nke kwesịrị njehie ha.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 6:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Gịnị? Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị ajọ omume agaghị eketa alaeze Chineke?+ Unu ekwela ka e duhie unu. Ndị na-akwa iko,+ ma ọ bụ ndị na-ekpere arụsị,+ ma ọ bụ ndị bụ́ di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko,+ ma ọ bụ ndị ikom ndị na-ekwe ka ndị ikom dinaa ha,+ ma ọ bụ ndị ikom na-edina ndị ikom,+

  • 1 Timoti 1:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 ndị na-akwa iko,+ ndị nwoke na-edina ndị nwoke, ndị na-atọrọ mmadụ, ndị ụgha, ndị na-aṅụ iyi ụgha,+ na ihe ọ bụla ọzọ nke na-emegide+ ozizi nke na-enye ezi ndụ,+

  • Jud 7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Otú ahụkwa, mgbe Sọdọm na Gọmọra na obodo ndị dị ha gburugburu+ kwasịrị iko gabiga ókè, nweekwa mmekọahụ rụrụ arụ,+ dị ka ndị ahụ e kwuworo banyere ha, ha nwetara ntaramahụhụ ikpe ọmụma nke ọkụ ebighị ebi,+ ha wee ghọọrọ anyị ihe atụ ịdọ+ aka ná ntị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya