Jenesis 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha wee na-akpọ Lọt òkù, na-asị ya: “Olee ebe ndị ikom ahụ bịakwutere gị n’abalị a nọ? Kpọpụtara anyị ha ka anyị na ha nwee mmekọahụ.”+ Levitikọs 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘Gị na nwoke edinala+ otú gị na nwaanyị+ si edina. Ọ bụ ihe arụ. Ndị Rom 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ bụ ya mere Chineke ji nyefee ha n’aka agụụ mmekọahụ+ na-eme ihere, n’ihi na ụmụ nwaanyị ha hapụrụ mmekọahụ nwoke na nwaanyị wee na-enwe mmekọahụ nwaanyị na nwaanyị;+
5 Ha wee na-akpọ Lọt òkù, na-asị ya: “Olee ebe ndị ikom ahụ bịakwutere gị n’abalị a nọ? Kpọpụtara anyị ha ka anyị na ha nwee mmekọahụ.”+
26 Ọ bụ ya mere Chineke ji nyefee ha n’aka agụụ mmekọahụ+ na-eme ihere, n’ihi na ụmụ nwaanyị ha hapụrụ mmekọahụ nwoke na nwaanyị wee na-enwe mmekọahụ nwaanyị na nwaanyị;+