Jeremaya 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ezie, ugwu nta na ọgba aghara nke dị n’ugwu ukwu+ dị iche iche bụ ụgha.+ N’ezie, nzọpụta Izrel dị n’aka Jehova bụ́ Chineke anyị.+ Jeremaya 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ugwu ndị dị n’ọhịa. M ga-eme ka e bukọrọ ihe onwunwe gị na akụ̀ gị niile dị oké ọnụ ahịa;+ m ga-eme ka e bukọrọ ihe dị n’ebe ndị dị elu gị, n’ihi mmehie ị na-eme n’ókèala gị niile.+
23 N’ezie, ugwu nta na ọgba aghara nke dị n’ugwu ukwu+ dị iche iche bụ ụgha.+ N’ezie, nzọpụta Izrel dị n’aka Jehova bụ́ Chineke anyị.+
3 n’ugwu ndị dị n’ọhịa. M ga-eme ka e bukọrọ ihe onwunwe gị na akụ̀ gị niile dị oké ọnụ ahịa;+ m ga-eme ka e bukọrọ ihe dị n’ebe ndị dị elu gị, n’ihi mmehie ị na-eme n’ókèala gị niile.+