Abụ Ọma 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.+Ngọzi gị dị n’ahụ́ ndị gị.+ Sila. Abụ Ọma 37:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Nzọpụta ndị ezi omume na-esi n’aka Jehova;+Ọ bụ ebe ha e wusiri ike n’oge ahụhụ.+ Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+ Jọn 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Unu na-efe ihe unu na-amaghị;+ anyị na-efe ihe anyị maara, n’ihi na nzọpụta bidoro n’ebe ndị Juu nọ.+
2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+
22 Unu na-efe ihe unu na-amaghị;+ anyị na-efe ihe anyị maara, n’ihi na nzọpụta bidoro n’ebe ndị Juu nọ.+