Aịzaya 65:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 n’ihi njehie ha na njehie ndị nna nna ha n’otu mgbe ahụ,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na ha esurewo ihe nsure ọkụ n’elu ugwu ukwu, ha akọchawokwa m+ n’elu ugwu nta,+ m ga-ebu ụzọ tụọ ụgwọ ọrụ ha atụ̀ ma wụnye ya n’obi uwe ha.”+
7 n’ihi njehie ha na njehie ndị nna nna ha n’otu mgbe ahụ,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na ha esurewo ihe nsure ọkụ n’elu ugwu ukwu, ha akọchawokwa m+ n’elu ugwu nta,+ m ga-ebu ụzọ tụọ ụgwọ ọrụ ha atụ̀ ma wụnye ya n’obi uwe ha.”+