1 Ndị Eze 22:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 O wee na-eje ije n’ụzọ niile Esa nna ya jere. Ọ hapụghị ya, site n’ime ihe ziri ezi n’anya Jehova.+ Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu. Ndị mmadụ ka na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu.+ 2 Ndị Eze 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu.+ Ndị mmadụ ka nọ na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu.
43 O wee na-eje ije n’ụzọ niile Esa nna ya jere. Ọ hapụghị ya, site n’ime ihe ziri ezi n’anya Jehova.+ Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu. Ndị mmadụ ka na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu.+
3 Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu.+ Ndị mmadụ ka nọ na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu.