Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 15:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Esa wee mee ihe ziri ezi n’anya Jehova, dị ka Devid nna nna ya.+

  • 2 Ihe E Mere 14:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Esa wee mee ihe dị mma na ihe ziri ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke ya.

  • 2 Ihe E Mere 14:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Esa wee malite ịkpọku Jehova bụ́ Chineke ya,+ sị: “Jehova, a bịa n’inye aka, ma ndị mmadụ hà dị ọtụtụ ma ọ bụ na ha adịghị ike, o nweghị ihe o mere n’ebe ị nọ.+ Jehova bụ́ Chineke anyị, biko, nyere anyị aka n’ihi na anyị dabeere n’ebe ị nọ,+ anyị jikwa aha gị+ na-ebuso ìgwè mmadụ a agha. Jehova, ọ bụ gị bụ Chineke anyị.+ Ekwela ka mmadụ efu kara gị ike.”+

  • 2 Ihe E Mere 15:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ozugbo Esa nụrụ okwu ndị a na amụma Oded+ onye amụma buru, obi siri ya ike, o wee wepụsịa ihe arụ+ n’ala niile nke Juda na Benjamin nakwa n’obodo ndị o weghaara n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu,+ ọ rụzikwara ebe ịchụàjà Jehova nke dị n’ihu ihe owuwu ụzọ mbata nke ụlọ Jehova.+

  • 2 Ihe E Mere 17:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Jehova wee nọnyere Jehọshafat,+ n’ihi na o jere ije n’ụzọ Devid nna nna ya+ jere, bụ́ onye dịrị ndụ tupu ya onwe ya, ọ chọghịkwa Bel.+

  • Ekliziastis 12:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya