20 E wee nyere ha aka ibuso ha agha, nke mere na e nyefere ndị Hega na ndị niile ha na ha so n’aka ha, n’ihi na ha kpọkuru Chineke maka enyemaka+ n’agha ahụ, o wee nabata arịrịọ ha n’ihi na ha tụkwasịrị ya obi.+
6 Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla,+ kama n’ihe niile, jirinụ ekpere na ịrịọsi arịrịọ ike+ na inye ekele mee ka Chineke mara ihe unu na-arịọ;+