2 Ihe E Mere 32:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ogwe aka nke nọnyeere ya bụ anụ ahụ́,+ ma, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke anyị nọnyeere anyị inyere anyị aka+ na iburu anyị agha.”+ Ha wee malite inwe obi ike n’ihi ihe Hezekaya eze Juda kwuru.+ Abụ Ọma 37:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nyefee ụzọ gị n’aka Jehova,+Dabere n’ebe ọ nọ,+ ya onwe ya ga-emekwa ihe.+ Abụ Ọma 55:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Tụkwasị Jehova ibu arọ gị,+Ya onwe ya ga-akwadokwa gị.+Ọ dịghị mgbe ọ ga-ekwe ka onye ezi omume maa jijiji.+
8 Ogwe aka nke nọnyeere ya bụ anụ ahụ́,+ ma, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke anyị nọnyeere anyị inyere anyị aka+ na iburu anyị agha.”+ Ha wee malite inwe obi ike n’ihi ihe Hezekaya eze Juda kwuru.+
22 Tụkwasị Jehova ibu arọ gị,+Ya onwe ya ga-akwadokwa gị.+Ọ dịghị mgbe ọ ga-ekwe ka onye ezi omume maa jijiji.+