9 Ma, unu enupụrụla Jehova isi;+ unu atụla ndị ala ahụ egwu,+ n’ihi na ha bụụrụ anyị ihe oriri. Ihe nchebe ha adịkwaghị,+ Jehova nọnyeere anyị.+ Unu atụla ha egwu.”+
12 Ma, lee! ọ bụ ezi Chineke bụ onyeisi anyị,+ tinyere ndị nchụàjà ya,+ anyị jikwa opi mgbaàmà+ ndị anyị ga-eji fụọ opi agha megide unu. Ụmụ Izrel, unu ebusola Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà agha,+ n’ihi na unu agaghị enwe ihe ịga nke ọma.”+