Joshụa 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị Kenan na ndị niile bi n’ala ahụ ga-anụ ya, ha ga-agbakwa anyị gburugburu wee bipụ aha anyị n’ụwa;+ gịnịkwa ka ị ga-eme maka aha ukwu gị?”+ 1 Samuel 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụkwụ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ ka ọ na-eche nche;+Ma a na-ala ndị ajọ omume n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị site n’ike ka mmadụ na-aka ike.+ Abụ Ọma 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova, biko, bilie! Ekwela ka mmadụ efu ka gị ike.+Ka e kpee mba dị iche iche ikpe n’ihu gị.+ Matiu 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ya mere, kpeenụ ekpere otú a:+ “‘Nna anyị nke bi n’eluigwe, ka e doo aha+ gị nsọ.+
9 Ndị Kenan na ndị niile bi n’ala ahụ ga-anụ ya, ha ga-agbakwa anyị gburugburu wee bipụ aha anyị n’ụwa;+ gịnịkwa ka ị ga-eme maka aha ukwu gị?”+
9 Ụkwụ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ ka ọ na-eche nche;+Ma a na-ala ndị ajọ omume n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị site n’ike ka mmadụ na-aka ike.+