Abụ Ọma 91:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị,+Ka ha chee gị nche n’ụzọ gị niile.+ Abụ Ọma 97:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+ Abụ Ọma 121:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E nweghị ka ọ ga-esi kwe ka ụkwụ gị maa jijiji.+E nweghị ka Onye na-eche gị nche ga-esi roo ụra.+ Ilu 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 site n’iche ụzọ ikpe ziri ezi+ nche, ọ ga-echekwa ụzọ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche.+ Luk 1:79 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 79 iji nye ndị nọ ọdụ n’ọchịchịrị nakwa n’onyinyo ọnwụ ìhè,+ iji duru ụkwụ anyị gaa n’ụzọ nke udo, gọziekwa anyị na ya.”
10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+
79 iji nye ndị nọ ọdụ n’ọchịchịrị nakwa n’onyinyo ọnwụ ìhè,+ iji duru ụkwụ anyị gaa n’ụzọ nke udo, gọziekwa anyị na ya.”