Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 107:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 E nwere ndị bi n’ọchịchịrị nakwa n’oké ọchịchịrị,+

      Bụ́ ndị mkpọrọ nọ ná mmekpa ahụ́, ndị a tụrụ ịgà.+

  • Aịzaya 9:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ndị na-eje ije n’ọchịchịrị ahụwo oké ìhè.+ Ìhè enwukwasịwo+ ndị bi n’ala nke oké ọchịchịrị.+

  • Aịzaya 49:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 iji sị ndị mkpọrọ,+ ‘Pụtanụ!’+ sịkwa ndị nọ n’ọchịchịrị,+ ‘Meenụ ka a hụ unu!’+ N’akụkụ ụzọ ka ha ga na-ata nri, ọ bụkwa n’ụzọ niile e ji ụkwụ waa ka ha ga na-ata nri.+

  • Aịzaya 59:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ọ bụ ya mere ikpe ziri ezi ji dị anya n’ebe anyị nọ, ezi omume adịghịkwa erute n’ebe anyị nọ. Anyị na-ele anya ìhè, ma, lee, ọchịchịrị ka anyị na-ahụ; anyị na-ele anya ka ebe niile nwuo gbaa, ma, ọ bụ n’ọchịchịrị na-adịghị akwụsị akwụsị ka anyị nọ na-ejegharị.+

  • Matiu 4:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 ndị nọ n’ọchịchịrị+ hụrụ oké ìhè,+ ìhè+ nwukwasịkwara+ ndị nọ n’ógbè nke onyinyo ọnwụ.”

  • Ọrụ Ndịozi 26:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 ka i meghee anya ha,+ ka i mee ka ha si n’ọchịchịrị+ gaa n’ìhè,+ sikwa n’ikike Setan+ gakwuru Chineke, ka e wee gbaghara ha mmehie ha,+ ka ha wee nwetakwa ihe nketa+ n’etiti ndị e doro nsọ+ site n’inwe okwukwe n’ebe m nọ.’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya