2 Ihe E Mere 33:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, Jehova mere ka ndị isi agha nke eze Asiria+ buso ha agha.+ Ha wee nwụde Manase n’ọgba+ wee tụọ ya ịgà+ abụọ e ji ọla kọpa mee ma kpụga ya Babịlọn. Job 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụrụ na e kee ha agbụ,+A na-eji ụdọ mmekpa ahụ́ ejide ha. Abụ Ọma 105:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha tụrụ ya ịgà n’ụkwụ,+Keekwa mkpụrụ obi ya agbụ ígwè;+ Abụ Ọma 149:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Iji kee ndị eze ha agbụ,+Tụọkwa ndị ha a na-asọpụrụ ịgà ígwè.
11 N’ikpeazụ, Jehova mere ka ndị isi agha nke eze Asiria+ buso ha agha.+ Ha wee nwụde Manase n’ọgba+ wee tụọ ya ịgà+ abụọ e ji ọla kọpa mee ma kpụga ya Babịlọn.
18 Ha tụrụ ya ịgà n’ụkwụ,+Keekwa mkpụrụ obi ya agbụ ígwè;+ Abụ Ọma 149:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Iji kee ndị eze ha agbụ,+Tụọkwa ndị ha a na-asọpụrụ ịgà ígwè.