Aịzaya 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ha ga na-aba mba n’elu ya n’ụbọchị ahụ dị ka mbigbọ oké osimiri.+ Mmadụ ga na-ele ala a anya, ma, lee! e nwere ọchịchịrị na-agbawa obi;+ ọbụna ìhè agbawo ọchịchịrị n’ihi mmiri nke na-ezokwasị ya. Aịzaya 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ ga-ele anya n’ụwa, ma, lee! ọ bụ ahụhụ na ọchịchịrị,+ oké mgbachi na oge ihe isi ike na itiri nke na-enweghị ìhè+ ka ọ ga-ahụ.
30 Ha ga na-aba mba n’elu ya n’ụbọchị ahụ dị ka mbigbọ oké osimiri.+ Mmadụ ga na-ele ala a anya, ma, lee! e nwere ọchịchịrị na-agbawa obi;+ ọbụna ìhè agbawo ọchịchịrị n’ihi mmiri nke na-ezokwasị ya.
22 Ọ ga-ele anya n’ụwa, ma, lee! ọ bụ ahụhụ na ọchịchịrị,+ oké mgbachi na oge ihe isi ike na itiri nke na-enweghị ìhè+ ka ọ ga-ahụ.