Abụ Ọma 37:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na Jehova hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+ ע [Ayin]A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi;+Ma a ga-ebipụ ụmụ ndị ajọ omume.+ Zefanaya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụbọchị ahụ bụ ụbọchị oké iwe, ụbọchị ahụhụ na nke nhụjuanya,+ ụbọchị oké ifufe na nke ịtọgbọrọ n’efu, ụbọchị ọchịchịrị na nke itiri,+ ụbọchị ígwé ojii na nke oké ọchịchịrị,
28 N’ihi na Jehova hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+ ע [Ayin]A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi;+Ma a ga-ebipụ ụmụ ndị ajọ omume.+
15 Ụbọchị ahụ bụ ụbọchị oké iwe, ụbọchị ahụhụ na nke nhụjuanya,+ ụbọchị oké ifufe na nke ịtọgbọrọ n’efu, ụbọchị ọchịchịrị na nke itiri,+ ụbọchị ígwé ojii na nke oké ọchịchịrị,