Jeremaya 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ewoo! N’ihi na ụbọchị ahụ bụ oké ụbọchị,+ ọ dịghị ụbọchị ọzọ dị ka ya,+ ọ bụkwa oge ahụhụ nye Jekọb.+ Ma a ga-azọpụta ya n’ahụhụ ahụ.” Luk 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “A ga-enwekwa ihe ịrịba ama dị iche iche n’anyanwụ+ na n’ọnwa nakwa na kpakpando, mba dị iche iche ga-anọkwa ná nhụjuanya n’elu ụwa, n’amaghị ihe ha ga-eme n’ihi mbigbọ nke oké osimiri+ na mmali+ ya, Mkpughe 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na oké ụbọchị+ nke ọnụma ha+ abịawo, ònye pụrụ iguzo?”+
7 Ewoo! N’ihi na ụbọchị ahụ bụ oké ụbọchị,+ ọ dịghị ụbọchị ọzọ dị ka ya,+ ọ bụkwa oge ahụhụ nye Jekọb.+ Ma a ga-azọpụta ya n’ahụhụ ahụ.”
25 “A ga-enwekwa ihe ịrịba ama dị iche iche n’anyanwụ+ na n’ọnwa nakwa na kpakpando, mba dị iche iche ga-anọkwa ná nhụjuanya n’elu ụwa, n’amaghị ihe ha ga-eme n’ihi mbigbọ nke oké osimiri+ na mmali+ ya,